Ijele erubego ọbụ mụ n´onye ga agba egwú eh? Obudu mụ n´onye ga-agba egwu oh Mụ na onye ga-agba egwu mụ Ijele mụ eru eh eh Theresa Onuora nọ mụ n´ekwu oh Onye oma m ji eje mbali n´ijele mụ eru eh O na ji mara mba nọ mụ na-agu nwanne oh Mụ na etinu egwu nu, mụ na onye ga agba egwú oh Onye ga agba eh
[Flavour] Ina eme guy achọrọ m ịma (Aiyo) O chongonoko achọrọ m ịma (Aiyo) I gbagoro gbada achọrọ m ịma (Aiyo) I chowa ịma nu ije na nke Emma (Aiyo) Ijele ndị Igbo anyị apụtago egwu (Aiyo)
Ezege ndị Igbo anyị apụtago egwu (Aiyo) Theresa Onuora na-agbanite egwu (Aiyo) Phyno: Se se Flavour: Larry Gaaga ihe nwe ejewe eme
[Phyno] Ị na eme ife me mụ Invite make eh sure na ụmụ asa ya abịa And i hazichaa table m dese bottle men ga ala Ị hang a men Marụ na agbo-aza aya aza Ọzọ na pounds ama aga Just marụ na alert ama aba Nwa hapụ ife akọlụ I Bunye ukwu ka m bọli I Na abịa nu abịa ka m koli i Na Amaka maka na m chọlụ i
Just maka na I wan jolli O sị "you are not the one for me" Ọkwa ị zarọ m mgbe m kpolu ị Bịa gwanuụ ịfe m melụ I Ebee!
[Theresa Onuora] Ijele erubego ọbụ mụ n´onye ga agba egwú eh? Obudu mụ n´onye ga-agba egwu oh Mụ na onye ga-agba egwu mụ Ijele mụ eru eh eh Theresa Onuora nọ mụ n´ekwu oh Onye oma m ji eje mbali n´ijele mụ eru eh O na ji mara mba nọ mụ na-agu nwanne oh Mụ na etinu egwu nu, mụ na onye ga agba egwú oh Onye ga agba eh
[Flavour] Ai ye ye ye ye ye ye ye Na eteru m eh (Na eteru m egwu) Na agbaru egwu (Na agbaru egwu) Yọwarụ eh (Yọwarụ eh) Kwashashi nwe Ashi m n´eteru m eh (Na eteru m egwu) Na agbaru egwu (Na agbaru egwu) Chi saru m eh (Yọwarụ eh) Shashi nwe
Ịma kwa na ihe nke nụ a karịa m aka eh Ejebe ejebe anaba anaba ebure jebe Ịma kwa na nwa nke nụ emeruo m arụ eh Ọcha ka omaka, nke gị amaka, ịma na I maka
[Phyno]
Abụọ, Atọ, Anọ, Ise, Isii, Asaa From Monday ruo to Sunday Anyị na eri ife ka ọ bazaar (bazaar) Spending money by the bar M tinyeru nwa nọ na the bar Guy atachigo m Voice m akpochigo m ka m enwezilu catarrh
Nwa hapụ ife akọlụ I Bunye ukwu ka m bọli I Na abịa nu abịa ka m koli i Na Amaka maka na m chọlụ i Just maka na I wan jolli O sị "you are not the one for me" Ọkwa ị zarọ m mgbe m kpolu ị Bịa gwanuụ ịfe m melụ I Ebee!
[Theresa Onuora] Ijele erubego ọbụ mụ n´onye ga agba egwú eh? Ọbụdụ mụ n´onye ga-agba egwu oh Mụ na onye ga-agba egwu mụ Ijele mụ eru eh eh Theresa Onuora nọ mụ n´ekwu oh Onye oma m ji eje mbali n´ijele mụ eru eh O na ji mara mba nọ mụ na-agu nwanne oh Mụ na etinu egwu nu, mụ na onye ga agba egwú oh Onye ga agba eh
[ Theresa Onuora] Larry Gaaga gị ka egwu na-akpọ oh Onye oma m ji eje mbali n´ijele mụ eru eh Ijele ndị Igbo ka egwu na-akpọ oh Flavour nwa nne m n´ijele mụ n´eru eh
Anyị ga aguzi egwu nweru ego na ajụ nwa nne oh Ijele erubego ọbụ mụ n´onye ga agba egwú eh? Igbo zuru ezu ka egwu na-akpọ oh Ndi oma m ji agbaru ghali n´ijele mụ eru eh Ezege ndị Igbo ka egwu na-akpọ oh Phyno ji egwu oh mụ na onye ga agba egwú oh Onye ga agba eh (Mix Monster) eeeh
[ Peter Edochie] Ihe Onye nwe k´oji ana aka Ife dị mma dị mma Larry Gaaga, Theresa Onuora na-agụ egwu Egedege, Flavour na Phyno (Gaaga Music) Mana ndị be anyị sị na onye obula na alọ kalịlị ya anya ọ na eme gịnị? ọ na e kili ya e kili
Ife Onye tụlụ ego ya abulo ụsa Afa m bụ Peter Edochie, and akpọ m Ebubedike